AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a

Asọmpi Iko Mba Afrịka ebirila ọkụ malite n'ụbọchị 21 Disemba 2025 ruo ụbọchị 18 Jenụwarị 2026 na mba Moroko.
Moroko bụ ndị a na-agba asọmpi a na mba ha adịla mbụ were ọkpụ goolu abụọ chara acha merie Kọmọrọs na-agbanyeghi ọgba bọọlụ ha bụ Achraf Hakimi ka si na mmerụ ahụ na-alọta.
Mba ndị ọzọ dịka Senegal, Ivory Coast bụ ndị ji iko a ugbua na Naịjirịa nke onyendu ha bụ Victor Osimhen so na ndị a na-atụ anya ga-akpa ike n'asọmpi Afcon nke afọ a.
Asọmpi nke afọ a kwesịburu ịbịa n'etiti afọ mana achọghị ka ya na asọmpi ndị ọzọ a na-agba na mba Yurope sọkata isi.
Nke a mere e ji buru ya bịa n'ọnwa Disemba ka ohere dị maka asọmpi Ikom Mbaụwa FIFA a ga-agba n'ọnwa Juun.
Nke a bụ mbụ a na-agba Afcon n'oge dị etu a n'afọ. Obodo ebe ndị a ga-agba asọmpi a gụnyere Rabat, Kasablaca, Marrakech, Agadir, Tangier na Fez.
Iko Mba Afrịka 2025
- P - A gbarala
- W - Merie
- L - E meriri
- D - Nhatanha
- GD - Ndị iche na goolu
- Pts - Akara
-
-
Otu A
Mba P W L D GD Pts Moroko 3 2 0 1 5 7 Mali 3 0 0 3 0 3 Komoros 3 0 1 2 -2 2 Zambịa 3 0 1 2 -3 2 -
21/12/2025, 19:00Moroko 2-0 Komoros-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
-
22/12/2025, 14:00Mali 1-1 Zambịa-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
-
26/12/2025, 17:30Zambịa 0-0 Komoros-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
-
26/12/2025, 20:00Moroko 1-1 Mali-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
-
29/12/2025, 19:00Komoros 0-0 Mali-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
-
29/12/2025, 19:00Zambịa 0-3 Moroko-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
-
-
Otu B
Mba P W L D GD Pts Ijipt 3 2 0 1 2 7 Saut Afrịka 3 2 1 0 1 6 Angola 3 0 1 2 -1 2 Zimbabwe 3 0 2 1 -2 1 -
22/12/2025, 17:00Saut Afrịka 2-1 Angola-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
-
22/12/2025, 20:00Ijipt 2-1 Zimbabwe-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
-
26/12/2025, 12:30Angola 1-1 Zimbabwe-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
-
26/12/2025, 15:00Ijipt 1-0 Saut Afrịka-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
-
29/12/2025, 16:00Angola 0-0 Ijipt-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
-
29/12/2025, 16:00Zimbabwe 2-3 Saut Afrịka-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
-
-
-
-
Otu C
Mba P W L D GD Pts Naịjirịa 3 3 0 0 4 9 Tunishịa 3 1 1 1 1 4 Tanzanịa 3 0 1 2 -1 2 Yuganda 3 0 2 1 -4 1 -
23/12/2025, 17:30Naịjirịa 2-1 Tanzanịa-(Penariti)(Complexe Sportif de Fès)
-
23/12/2025, 20:00Tunishịa 3-1 Yuganda-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Olympique de Rabat)
-
27/12/2025, 17:30Yuganda 1-1 Tanzanịa-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu El Barid)
-
27/12/2025, 20:00Naịjirịa 3-2 Tunishịa-(Penariti)(Complexe Sportif de Fès)
-
30/12/2025, 16:00Tanzanịa 1-1 Tunishịa-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Olympique de Rabat)
-
30/12/2025, 16:00Yuganda 1-3 Naịjirịa-(Penariti)(Complexe Sportif de Fès)
-
-
Otu D
Mba P W L D GD Pts Senegal 3 2 0 1 6 7 DR Kongo 3 2 0 1 4 7 Benin 3 1 2 0 -3 3 Botswana 3 0 3 0 -7 0 -
23/12/2025, 12:30DR Kongo 1-0 Benin-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu El Barid)
-
23/12/2025, 15:00Senegal 3-0 Botswana-(Penariti)(Grand Stade de Tanger)
-
27/12/2025, 12:30Benin 1-0 Botswana-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Olympique de Rabat)
-
27/12/2025, 15:00Senegal 1-1 DR Kongo-(Penariti)(Grand Stade de Tanger)
-
30/12/2025, 19:00Benin 0-3 Senegal-(Penariti)(Grand Stade de Tanger)
-
30/12/2025, 19:00Botswana 0-3 DR Kongo-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu El Barid)
-
-
-
-
Otu E
Mba P W L D GD Pts Ọljerịa 3 3 0 0 6 9 Burkina Faso 3 2 1 0 2 6 Sudan 3 1 2 0 -4 3 Equatorial Guinea 3 0 3 0 -4 0 -
24/12/2025, 12:30Burkina Faso 2-1 Equatorial Guinea-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
-
24/12/2025, 15:00Ọljerịa 3-0 Sudan-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay El Hassan)
-
28/12/2025, 15:00Equatorial Guinea 0-1 Sudan-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
-
28/12/2025, 17:30Ọljerịa 1-0 Burkina Faso-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay El Hassan)
-
31/12/2025, 16:00Equatorial Guinea 1-3 Ọljerịa-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay El Hassan)
-
31/12/2025, 16:00Sudan 0-2 Burkina Faso-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
-
-
Otu F
Mba P W L D GD Pts Ivory Coast 3 2 0 1 2 7 Kameroon 3 2 0 1 2 7 Mozambiki 3 1 2 0 -1 3 Gabọn 3 0 3 0 -3 0 -
24/12/2025, 17:30Ivory Coast 1-0 Mozambiki-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
-
24/12/2025, 20:00Kameroon 1-0 Gabọn-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
-
28/12/2025, 12:30Gabọn 2-3 Mozambiki-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
-
28/12/2025, 20:00Ivory Coast 1-1 Kameroon-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
-
31/12/2025, 19:00Gabọn 2-3 Ivory Coast-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
-
31/12/2025, 19:00Mozambiki 1-2 Kameroon-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
-
-
-
Agba mgbapụ
-
03/01/2026, 16:00Senegal 3-1 Sudan-(Penariti)(Grand Stade de Tanger)
-
03/01/2026, 19:00Mali 1-1 Tunishịa-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
-
04/01/2026, 16:00Moroko 1-0 Tanzanịa-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
-
04/01/2026, 19:00Saut Afrịka 1-2 Kameroon-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu El Barid)
-
05/01/2026, 16:00Ijipt 3-1 Benin-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
-
05/01/2026, 19:00Naịjirịa 4-0 Mozambiki-(Penariti)(Complexe Sportif de Fès)
-
06/01/2026, 16:00Ọljerịa 1-0 DR Kongo-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay El Hassan)
-
06/01/2026, 19:00Ivory Coast 3-0 Burkina Faso-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
-
-
Agba anọ nke ikpeazụ
-
09/01/2026, 16:00Mali 0-1 Senegal-(Penariti)(Grand Stade de Tanger)
-
09/01/2026, 19:00Kameroon 0-2 Moroko-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
-
10/01/2026, 16:00Ọljerịa 0-2 Naịjirịa-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu de Marrakech)
-
10/01/2026, 19:00Ijipt 3-2 Ivory Coast-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu d'Agadir)
-
-
Agba abụọ nke ikpeazụ
-
14/01/2026, 17:00Senegal 1-0 Ijipt-(Penariti)(Grand Stade de Tanger)
-
14/01/2026, 20:00Naịjirịa 0-0 Moroko-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
-
-
Otu ga-agba ndị atọ na anọ
-
17/01/2026, 16:00Ijipt 0-0 Naịjirịa-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Mohamed V)
-
-
Agba nke ikpeazụ
-
18/01/2026, 19:00Senegal 1-0 Moroko-(Penariti)(Ọgbọegwuregwu Prince Moulay Abdallah)
-







