BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Gịnị ka a sị Stella Oduah mere Gọọmenti Naịjirịa jiri kpụpụ ya n'ụlọikpe?
Ọ bụ n'ihu Ọkaikpe Hamza Muazu nke Ụlọikpe Ukwu nke Isi Obodo dị n'Abuja ka a kpụpụrụ Oduah n'ihi ebubo nrụrụaka ijeri Naịra ise (N5b).
NA EME UGBU A, A napụtụla ọtụtụ mmadụ ikike ịkwọ ụgbọala na mba Japan
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Disemba 2025.
Chris Ngige : Kedụ ndị nwụụrụ onye bụbụ Minista na-ahụ maka ọrụ n'ụlọ ya n'Abuja?
Akụkọ na-ekwu na EFCC anwụchiela Chris Ngige.
A nwụchiela ndị a na-enyo gburu Omeiwu Azuka Justice n'Anambara steeti
A nwụchiela ndi a na-enyo gburu Justice Azuka, omeiwu na-anọchiteanya Onitsha North 1 n'Ụlọomeiwu Anambra steeti n'aha otu 'Labour Party'.
Ọnọdụ Fubara dịka nke onye a na-akpagbu mechara hụụ onye na-akpagbu ya n'anya - PDP
Otu PDP agbarụọla ihu ma katọọ ọpụpụ Gọvanọ Siminalayi Fubara nke Rivas Steeti pụrụ na pati ma banye na pati APC.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Disemba 10, 2025, Duration 0,57
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Disemba 10, 2025
Nnena Kalu: Kedụ onye bụ onye a ritere Turner Prize nke afọ 2025?
Nnena Kalu gbara afọ 59 bụ nwaanyị nwere nkwarụ na-emepụta mmepụta art dị iche iche. A mụrụ ya na Glasgow mana nne na nna ya bụ ndị Naịjirịa.
Ụlọomeiwu Sịnetị akwadola ka Tinubu zigaa ndịagha na mba Bene Rịpọblik
Nke a na-abịa dịka Kọmitii Ụlọomeiwu lebachara anya n'arịrịọ Onyeisiala Tinubu, bụ nke gbakwasara ụkwụ na mpaghara 5, nkeji 11 nke iwu Naịjirịa.
Ihe Gọọmenti Naịjirịa kwuru maka nwuchi a nwuchiri ugbọelu bu ndịagha ha na mba Burkina Faso
Mba atọ nọ na mpaghara Sahel dọrọ aka na ntị na ha ga-agbatu ụgbọelu ọbụ febatara na mbara ihu eluigwe ha na-enweghi ikike.

































